Onye
Deejay J Masta, Richplug
Intro
Nkwo eseti goo, sure plug
Chorus
Okwa mu eme go Uber
Okwa anyi atago azu
Okwa anyi agba go mmi
Okwa anyi ese go ese
Okwa mu akago Pos
Okwa mu agba go ani
As nwa nnamani
Icho igbam boot ka mkpo na ani
Bia nwa onye e nyere ya nye
Onye enyere ya nye
Onye enyere ya nye
Kee ka isi akuzim bill
Onye e nyere ya nye
Onye e nyere ya nye
Onye e nyere ya nye
Kee ka isi akuzim charge nwa
Verse
Onye enyere ya nye eeh
Ka iga afuzi munwa chozia igbanwe eeh
Oruo my turn ibia actiba funny
N changielugia mma anudi sorry
Apasakwam na mpempe
Sure plug onye mmemme
Abiarom ebea for any kampe
Mao ka mu na gi kowazianu ataa ngi
Ijide ego Biko bia sideaaa
Iburu Okporo jebe sidieee
Kedu ka isizi akuzi mu charge a
And today abulo nu your birthday
Ehh nwa
Chorus
Okwa mu eme go Uber
Okwa anyi atago azu
Okwa anyi agba go mmi
Okwa anyi ese go ese
Okwa mu akago Pos
Okwa mu agba go ani
As nwa nnamani
Icho igbam boot ka mkpo na ani
Bia nwa onye e nyere ya nye
Onye enyere ya nye
Onye enyere ya nye
Kee ka isi akuzim bill
Onye e nyere ya nye
Onye e nyere ya nye
Onye e nyere ya nye
Kee ka isi akuzim charge nwa
Verse
Anokwamu here with j master
Mna ekili gi ina arum ka form master
Mua ka iji agbanu shaolin soccer
Mga eficha ginwa with my own duster
Eh nwa okwa ina awo
Aku fechakwaa odaara awo
iga enyetukwa munwa ife afu
Oburu irichaa mu ikunyie na apu
Ebe imachakwa ka Osi Adi
Ko ona abuzi ara ka ogbaa gi
Munwa egbogoolu gi mkpa gi
Gonye gi shawarma gonye gi Azu amii ami
Apasakwam na mpempe
Sure plug onye mmemme
Abiarom ebea for any kampe
Mao ka mu na gi kowazianu ataa ngi
Apasakwam na mpempe
Sure plug onye mmemme
Abiarom ebea for any kampe
Mao ka mu na gi kowazianu ataa ngi
Eeh Nwa
Chorus
Okwa mu eme go Uber
Okwa anyi atago azu
Okwa anyi agba go mmi
Okwa anyi ese go ese
Okwa mu akago Pos
Okwa mu agba go ani
As nwa nnamani
Icho igbam boot ka mkpo na ani
Bia nwa onye e nyere ya nye
Onye enyere ya nye
Onye enyere ya nye
Kee ka isi akuzim bill
Onye e nyere ya nye
Onye e nyere ya nye
Onye e nyere ya nye
Kee ka isi akuzim charge nwa
Written by: Lyrics Licensed & Provided by LyricFind
Create your own version of your favorite music.
Sing now