Ogene

Flavour, Zoro

Aahehnn Zee Aahehnn Zee akasowag hehnn Zoro oye ogene eweh eh Unem oooh eweh eh ah ah eh ey Ahhh mee ahhh mee Obeee giirr Anyi na asu fune n'ogen you know I mean Ji Ferrari echute ngene you know I mean Adiro eli m eli ka udene you know I mean Igbo boy fresh to the sucks you know I'm saying Anyi na asu fune n'ogen you know I mean Ji Ferrari echute ngene you know I mean Adiro eli m eli ka udene you know I mean Igbo boy pull up to the sucks you know I'm saying Nwaokeke Nwaokafor banyi ooo eyi Una anukwalu ogene Nweke nwamgborie banyi oooo Nyenu m ogene Kerere nkere ntewe itewe Ebelebe eyi ogene Payitenu kenkere ntewe itewe eyi Ebelebe eyi ogene Zee hafu Champagne butelu mu pammy Wefu egwu Lil' Wayne kpo Udubunch pammy Iga enwecha Zoro n'ofe kana aju ese magi Tantalaiza Pampatiza shite num ofe mgbolodi Since I've been taking it vocal one hundred but been keeping it local My people sili m Jay Z living biblical hova Ndi malu m ama ma na mdi social Igbo music taking me over bring your sick age rappers sum it up bitch album the total Bowa akana Ijide ego bowakana With umu nwa di mma di shapu ka di iru ogbuadana Nwa bu edege n'ime bem N'oyi n'akukwa n'ime bem Zink m zink akirika mana nju n'aju n'ime bem Mana enwe ife anyi chulu Aga enye gi title Aguba ndi eze my uncle ji aka gbaji bicycle The nwa fu ife anyi fulu Noba ka ofe okwuru Mana anya ga api gi ma iwelu anya gi fu ife anyi fulu ibulu bible Nwaokeke Nwaokafor banyi ooo eyi Una anukwalu ogene Nweke Nwamgborie banyi oooo Nyenu m ogene Kerere nkere ntewe itewe Ebelebe eyi ogene Payitenu kenkere ntewe itewe eyi Ebelebe eyi ogene Ina eme guy onye muru gu Ishi n'idi bad onye muru gu Ina asu Ingiri onye muru gu Ina package onye muru gu O shake tekwe agble visa Ada Olisa payitewe ya nyewe itewe Payitewe ya dodorima ka anyi tewe egwu nu Ebelebe eyi ogene Kerere nkere ntewe itewe Ebelebe eyi ogene Payitenu kenkere ntewe itewe eyi Ebelebe eyi ogene Anyi na asu fune n'ogen you know I mean Ji Ferrari echute ngene you know I mean Adiro eli m eli ka udene you know I mean Igbo boy fresh to the sucks you Know I'm saying Anyi na asu fune n'ogen you know I mean Ji Ferrari echute ngene you know I mean Adiro eli m eli ka udene you know I mean Igbo boy pull up to the sucks you Know I'm saying Makana Jerry n'asu fune n'ogene Puku na don chino na'asu fune n'ogene Aguba ndi eze banyi shi na osuru fune n'ogene De idu n'isuawa i'nulu fune n'ogene ha Aku chukwu n'ezinifute nulu amalune Ogbu agu n'osuneyi bia nulu amalu ubo Honourable Chimobi Eze ina anukwa amalune Okpoche ngene nulu ogene o amualu ubo teweeh Ejike bureau de change Phyno fino nwoke iji change Major banks n'chi ajo egwu Nelson n'acho ajo okwu Ijele one n'igbo n'ine Flavour n'abania oke shi nne Ijele one n'igbo n'ine Igbo n'ine Ana m

Written by: ARCHIBONG U MICHAEL, CHINEDU OKOLILyrics © Sony/ATV Music Publishing LLC, Kobalt Music Publishing Ltd.Lyrics Licensed & Provided by LyricFind

Create your own version of your favorite music.

Sing now

Kanto is available on:

google-playapp-storehuawei-store