Egedege

Flavour, Larry Gaaga, Theresa Onuorah, Phyno

Master Larry Gaga Ijele eluwego Óbú mú na ònye ga agba egwú e Óbúdú mú na onye ga agba egwú Óbú mú n'onye ga agba egwu mú n'ijele mú n'elu e Theresa Onuorah n'ómú n'ekwu Onyeóma nji eje mbà n'Ijele mú n'elu Ọnụ eji mara mbà n'ómú n'agú nwannem Óbú mú n'ebuni egwu mú n'onye ga agba egwú e Dorima eh Ín'eme guy Achorom Ima (aiyo) Ochongonoko Achorom Ima (aiyo) Igbagoro gbada Achorom Ima (aiyo) Ichowa ima ije na nke emma (aiyo) Ijele ndi igbo anyi apútago egwu (aiyo) Ezege ndi igbo anyi apútago egwu (aiyo) Theresa ónúora n'akporibe egwu (aiyo) Larry Gaga ihewe ejewe eme Ína eme Ife mé mú invite makie sure na úmúasa ya abia And I ensure tablum, desa bottle menú nga ala Īhangia menú malú na akp'aza aya nza Ósó na pounds ama nga just malú n'alert ama mba Nwa hapú Ife ha kóli yi (koli yi) Búyem egu Kam doli yi (doli yi) Óbia n'ógbó mtólú yi N'amacha Maka mcholi yi Just maka na I wan jolli Osim you not the one for me Okwa izalómú mgbe mpkoli yi Je gwanúm Ife mmeli yi (ebe) Ijele eluwego Óbú mú na ònye ga agba egwú e Óbúdú mú na onye ga agba egwú Óbú mú n'onye ga agba egwu mú n'ijele mú n'elu e Theresa Onuorah n'ómú n'ekwu Onyeóma nji eje mbà n'Ijele mú n'elu Ọnụ eji mara mbà n'ómú n'agú nwannem Óbú mú n'ebuni egwu mú n'onye ga agba egwú e Dorima eh (aiye yeyeyeyeyeye) N'etelum egwu (n'etelum egwu) N'agbalúm egwu (n'agbalúm egwu) Biawalume (biawalume) Gbashiashiwe Ashimú n'etelum egwu (n'etelum egwu) N'agbalúm egwu (n'agbalúm egwu) Chishialume Shashiwe Imakwa n'ihe nkena akaliam aka e (Ejebe ejebe anaba anaba ebuluya jewe) Imakwa na nwa nkena emeluom alú e (Ocha k'omaka nke gi amaka ima n'imaka) Abúó ató anó ise isi asa (asa) From Monday ruo to Sunday anyi n'eli Ife k'ó bazaar Show the money by the bag (the bag) Mti olum, ónó na bar (bar) Akpchigom voice mú akpochigo Kam enwezili catarrh Nwa hapù Ife akóli yi (koli yi) Búyem egu Kam doli (doli yi) Óbia n'ógbó mtótú yi N'amacha Maka mcholi yi Just maka na I wan jolli Osim you are not the one for me Okwa izalómú mgbe mpkoli yi Je gwanúm ife mmeliyi (ebe) Ijele eluwego Óbú mú na ònye ga agba egwú e Óbúdú mú na onye ga agba egwú Óbú mú n'onye ga agba egwu mú n'ijele mú n'elu e Theresa Onuorah n'ómú n'ekwu Onyeóma nji eje mbà n'Ijele mú n'elu Ọnụ eji mara mbà n'ómú n'agú nwannem Óbú mú n'ebuni egwu mú n'onye ga agba egwú e Larry Gaga gị k'egwu n'akpó Onyeóma nji eje mba n'ijele mú n'elu e Ijele ndi igbo k'egwu n'akpó o Flavour nwanne mú n'ijele mú n'elu e Anyi g'anwúzili egwu ónú ego n'asi nwannemú N'ijele eluwego óbú mú n'onye ga agba egwu e Igbo nzulu ezu k'egwu n'akpó o Ndióma mji abulumba n'ijele mú n'elu e Okeke ndi igbo k'egwu n'akpó o Phyno bianú e mú n'onye g'agba egwu e Dorima eh Ife onye we ko jia fe aka Ife di mma adi mma Larry Gaga Theresa Onuorah na'gwu agú egedege Flavor na Phyno Máná ndí be anyí sí na Onye óbuná na lu onyé karílí anyá ná émé gíní Oná ékílí e kílí Ife etúrú agó abú úsá Ekene múnú Afámú bu Pete Edochie Aná akpóró mu Ebubedike

Written by: Lyrics © CTSO MUSIC, Peermusic Publishing, Kobalt Music Publishing Ltd.Lyrics Licensed & Provided by LyricFind

Create your own version of your favorite music.

Sing now

Kanto is available on:

google-playapp-storehuawei-store