Munachi

Flavour

Everyday them they wonder Why I dey prosper Ufodu si nam na agwo ogwu (Nawa) Everyday them they para Why I dey hama Ufodu si na o by chance ooo (Nawa) Them talk am for villa Them talk am for town Even dem talk am for Twitter (Nawa) My brother no go forget Chideraa ife chukwu dere odewo yaaa (Na so) Ile le le Munachim soo (Munachim eee) Munachi (Munachi) Munachim soo (Munachim eee) Munachi Munachim soo (Munachim eee) Munachi (Munachi) Munachim soo (Eee) Munachi Ndi mmadu agbalagana Munachim Ndi mmadu agbalagana Munachim Everyday them they wonder Them say I dey craze Because of say I be raskal (Nawa) But I give God the glory He make me musician Sotee them call me magician (Nawa) Una anugo Oye chukwu goziri Oye chukwu tere mmanu eeeee Ifere apughi ime yaaaaaa eeee Una anugo oo Oye chukwu goziri Oye chukwu tere mmanu eeeee Mmadu apughi ikocha yaaaaa oooo Munachim soo (Munachim eee) Munachi (Munach) Munachim soo (Munachim eee) Munachi Munachim soo (Munachim eee) Munachi (Munach) Munachim soo (Munachim eee) Munachi Ndi mmadu agbalagana Munachim Ndi mmadu agbalagana Munachim Una anugo Oye chukwu goziri Oye chukwu tere mmanu eeeee Ifere apughi ime yaaa Una anugo Oye chukwu goziri Oye chukwu tere mmanu eeeee Mmadu apughi ikocha yaaa oooo Munachim soo (Munachim eee) Munachi (Munach) Munachim soo (Munachim eee) Munachi Munachim soo (Munachim eee) Munachi (Munach) Munachim soo (Munachim eee) Munachi Ndi mmadu agbalagana Munachim Ndi mmadu agbalagana Munachim Jesus nwa David oo okwa munagi oo Arapuna muoo Jesus nwa David oo okwa munagi oo Iyo kokobiokooo Chelsea nwannemm Nwakachi Kamchele

Written by: OKOLI CHINEDU IZUCHUKWU, SUNDAY GINIKACHUKWU NWEKELyrics © Ultra Tunes, CTSO MUSICLyrics Licensed & Provided by LyricFind

Create your own version of your favorite music.

Sing now

Kanto is available on:

google-playapp-storehuawei-store